1 Ihe E Mere 23:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Ha na-ahụkwa maka iche ụlọikwuu nzute nche+ na iche ebe nsọ ahụ nche+ na iche ụmụ Erọn bụ́ ụmụnne ha nche, maka ozi a na-eje n’ụlọ Jehova.+ 2 Ihe E Mere 23:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 O wee debe ndị nche ọnụ ụzọ ámá+ n’ọnụ ụzọ ámá+ ndị dị n’ụlọ Jehova ka onye ọ bụla na-adịghị ọcha n’ụzọ ọ bụla ghara ịbata. Nehemaya 12:45 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 45 Ha wee malite ịrụ ọrụ+ Chineke ha, na-arụkwa ọrụ ime ka a dị ọcha,+ ha na ndị na-abụ abụ+ na ndị nche ọnụ ụzọ ámá,+ dị ka Devid na Sọlọmọn nwa ya nyere n’iwu.
32 Ha na-ahụkwa maka iche ụlọikwuu nzute nche+ na iche ebe nsọ ahụ nche+ na iche ụmụ Erọn bụ́ ụmụnne ha nche, maka ozi a na-eje n’ụlọ Jehova.+
19 O wee debe ndị nche ọnụ ụzọ ámá+ n’ọnụ ụzọ ámá+ ndị dị n’ụlọ Jehova ka onye ọ bụla na-adịghị ọcha n’ụzọ ọ bụla ghara ịbata.
45 Ha wee malite ịrụ ọrụ+ Chineke ha, na-arụkwa ọrụ ime ka a dị ọcha,+ ha na ndị na-abụ abụ+ na ndị nche ọnụ ụzọ ámá,+ dị ka Devid na Sọlọmọn nwa ya nyere n’iwu.