1 Ihe E Mere 26:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Otú a ka e si kee ndị nche ọnụ ụzọ ámá+ n’ìgwè n’ìgwè: Ndị si n’agbụrụ Kora+ bụ Meshelemaya+ nwa Kore, onye si n’agbụrụ Esaf. 1 Ihe E Mere 26:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ha wee feere ma onye nta ma onye ukwu nza+ dị ka ọnụmara ha dị iche iche si dị,+ maka ọnụ ụzọ ámá dị iche iche.
26 Otú a ka e si kee ndị nche ọnụ ụzọ ámá+ n’ìgwè n’ìgwè: Ndị si n’agbụrụ Kora+ bụ Meshelemaya+ nwa Kore, onye si n’agbụrụ Esaf.
13 Ha wee feere ma onye nta ma onye ukwu nza+ dị ka ọnụmara ha dị iche iche si dị,+ maka ọnụ ụzọ ámá dị iche iche.