Job 30:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 “Ugbu a, ha achịwo m ọchị,+Bụ́ ndị m tọrọ atọ,+Ndị m na-agaraghị ekwe ka nna haSoro nkịta ndị na-edu ìgwè ewu na atụrụ m nọrọ. Abụ Ọma 79:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Anyị aghọworo ndị agbata obi anyị ihe nkọcha,+Ghọọkwara ndị gbara anyị gburugburu ihe ọchị na ihe ịkwa emo.+ Abụ Ọma 80:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 I mere ka anyị ghọọ ihe ndị agbata obi anyị kwo na-alụ ọgụ,+Ndị iro anyị na-akwakwa anyị emo otú o si masị ha.+
30 “Ugbu a, ha achịwo m ọchị,+Bụ́ ndị m tọrọ atọ,+Ndị m na-agaraghị ekwe ka nna haSoro nkịta ndị na-edu ìgwè ewu na atụrụ m nọrọ.
4 Anyị aghọworo ndị agbata obi anyị ihe nkọcha,+Ghọọkwara ndị gbara anyị gburugburu ihe ọchị na ihe ịkwa emo.+
6 I mere ka anyị ghọọ ihe ndị agbata obi anyị kwo na-alụ ọgụ,+Ndị iro anyị na-akwakwa anyị emo otú o si masị ha.+