Nehemaya 5:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Chineke m, biko, cheta m+ ka i meere m ihe ọma+ n’ihi ihe niile m meere ndị a.+ Nehemaya 13:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Chineke m, biko, cheta m+ n’ihi ihe a, ehichapụkwala+ omume obiọma* m mere n’ihe banyere ụlọ+ Chineke m na nlekọta m na-elekọta ya. Nehemaya 13:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 ọbụna ibute osisi+ n’oge a chọrọ ya na iweta mkpụrụ mbụ kara aka. Chineke m, biko, cheta m,+ imere m ihe ọma.+
14 Chineke m, biko, cheta m+ n’ihi ihe a, ehichapụkwala+ omume obiọma* m mere n’ihe banyere ụlọ+ Chineke m na nlekọta m na-elekọta ya.
31 ọbụna ibute osisi+ n’oge a chọrọ ya na iweta mkpụrụ mbụ kara aka. Chineke m, biko, cheta m,+ imere m ihe ọma.+