Joshụa 18:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 na Mizpe+ na Kefaịra+ na Moza, 2 Ihe E Mere 16:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ma Esa bụ́ eze kpọọrọ Juda dum,+ ha wee buru nkume Rema+ na osisi ya, bụ́ ndị Beasha ji na-ewu ya,+ o wee jiri ha malite iwu Giba+ na Mizpa.+ Jeremaya 40:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Jeremaya wee bịakwute Gedalaya+ nwa Ahaịkam na Mizpa,+ ya na ya wee biri n’etiti ndị ya bụ́ ndị fọdụrụ n’ala ahụ.
6 Ma Esa bụ́ eze kpọọrọ Juda dum,+ ha wee buru nkume Rema+ na osisi ya, bụ́ ndị Beasha ji na-ewu ya,+ o wee jiri ha malite iwu Giba+ na Mizpa.+
6 Jeremaya wee bịakwute Gedalaya+ nwa Ahaịkam na Mizpa,+ ya na ya wee biri n’etiti ndị ya bụ́ ndị fọdụrụ n’ala ahụ.