Nehemaya 3:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ọziel nwa Hahaya, otu n’ime ndị na-eji ọlaedo akpụ ihe,+ rụziri mgbidi n’akụkụ ya; Hananaya, onye so ná ndị na-esi mmanụ otite,+ rụziri mgbidi n’akụkụ ya; ha wee doo mbadamba nkume n’ụzọ Jeruselem ruo Mgbidi Sara Mbara.+
8 Ọziel nwa Hahaya, otu n’ime ndị na-eji ọlaedo akpụ ihe,+ rụziri mgbidi n’akụkụ ya; Hananaya, onye so ná ndị na-esi mmanụ otite,+ rụziri mgbidi n’akụkụ ya; ha wee doo mbadamba nkume n’ụzọ Jeruselem ruo Mgbidi Sara Mbara.+