Abụ Ọma 79:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Jehova, kwụọ ndị agbata obi anyị ụgwọ nkọcha ha kọchara gị,+Kwụọ ha ụgwọ okpukpu asaa, wụnye ya n’obi uwe ha.+ Ilu 3:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Ọ bụrụ ndị na-akwa emo,+ ọ ga-akwa ha emo;+ ma ọ ga-emere ndị dị umeala n’obi amara.+
12 Jehova, kwụọ ndị agbata obi anyị ụgwọ nkọcha ha kọchara gị,+Kwụọ ha ụgwọ okpukpu asaa, wụnye ya n’obi uwe ha.+