Nehemaya 5:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 E nwekwara ndị nọ na-asị: “Anyị na-enye ala anyị na ubi vaịn anyị na ụlọ anyị dị ka ihe ibé+ ka anyị wee nweta ọka n’oge ụkọ nri.”
3 E nwekwara ndị nọ na-asị: “Anyị na-enye ala anyị na ubi vaịn anyị na ụlọ anyị dị ka ihe ibé+ ka anyị wee nweta ọka n’oge ụkọ nri.”