Abụ Ọma 76:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Kwenụ Jehova bụ́ Chineke unu nkwa ma mezuo ya, unu niile ndị gbara ya gburugburu.+Jirinụ egwu weta onyinye.+ Abụ Ọma 119:106 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 106 Aṅụwo m iyi idebe mkpebi ikpe gị ziri ezi,+M ga-emezukwa ya.+ Ekliziastis 5:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ọ dị mma na i kweghị nkwa+ karịa na i kwere nkwa ma ghara imezu ya.+
11 Kwenụ Jehova bụ́ Chineke unu nkwa ma mezuo ya, unu niile ndị gbara ya gburugburu.+Jirinụ egwu weta onyinye.+