Nehemaya 4:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Chineke anyị, biko, nụrụ,+ n’ihi na anyị aghọwo ndị a na-elelị;+ mee ka ha jiri isi ha buru nkọcha+ ha, meekwa ka e meso ha dị ka ihe a kwatara n’agha, ka ha ghọọkwa ndị a dọọrọ n’agha laa n’ala ọzọ.
4 Chineke anyị, biko, nụrụ,+ n’ihi na anyị aghọwo ndị a na-elelị;+ mee ka ha jiri isi ha buru nkọcha+ ha, meekwa ka e meso ha dị ka ihe a kwatara n’agha, ka ha ghọọkwa ndị a dọọrọ n’agha laa n’ala ọzọ.