Ezra 2:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 ụmụ Pehat-moab,+ ndị bụ́ ụmụ Jeshụa na Joab,+ puku abụọ, narị asatọ na iri na abụọ; Ezra 10:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 n’ime ụmụ Pehat-moab,+ Adna na Kilal, Benaya, Measaya, Matanaya, Bezalel na Binuaị na Manase;