Ezra 8:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 n’ime ụmụ Pehat-moab,+ Elaịho-inaị nwa Zerahaya, na narị ndị ikom abụọ; Ezra 10:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 n’ime ụmụ Pehat-moab,+ Adna na Kilal, Benaya, Measaya, Matanaya, Bezalel na Binuaị na Manase; Nehemaya 3:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ọ bụ mpaghara ọzọ a tụrụ atụ̀ ka Malkaịja nwa Herim+ na Hashọb nwa Pehat-moab+ rụziri, tinyere Ụlọ Elu nke Ekwú Ighe Ihe.+ Nehemaya 7:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 ụmụ Pehat-moab,+ ndị bụ́ ụmụ Jeshụa na Joab,+ puku abụọ, narị asatọ na iri na asatọ; Nehemaya 10:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ndị isi ndị Izrel bụ: Perọsh, Pehat-moab,+ Ilam, Zatu, Benaị,
11 Ọ bụ mpaghara ọzọ a tụrụ atụ̀ ka Malkaịja nwa Herim+ na Hashọb nwa Pehat-moab+ rụziri, tinyere Ụlọ Elu nke Ekwú Ighe Ihe.+