Aịzaya 45:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 N’ihi na nke a bụ ihe Jehova kwuru, bụ́ Onye kere eluigwe,+ Onye bụ́ ezi Chineke,+ Onye kpụrụ ụwa na Onye kere ya,+ Onye mere ka o guzosie ike,+ onye na-ekeghị ya n’efu, onye kpụrụ ya ka e biri n’ime ya:+ “Abụ m Jehova, e nweghị onye ọzọ.+
18 N’ihi na nke a bụ ihe Jehova kwuru, bụ́ Onye kere eluigwe,+ Onye bụ́ ezi Chineke,+ Onye kpụrụ ụwa na Onye kere ya,+ Onye mere ka o guzosie ike,+ onye na-ekeghị ya n’efu, onye kpụrụ ya ka e biri n’ime ya:+ “Abụ m Jehova, e nweghị onye ọzọ.+