2 Samuel 22:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Ezi Chineke, ụzọ ya zuru okè;+Okwu Jehova bụ okwu a nụchara anụcha.+Ọ bụ ọta nye ndị niile na-agbaba n’ime ya.+ 1 Ndị Kọrịnt 8:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 N’ihi na ọ bụ ezie na e nwere ndị a na-akpọ “chi,”+ ma ọ̀ bụ n’eluigwe+ ma ọ bụ n’ụwa,+ dị nnọọ ka e nwere ọtụtụ “chi” na ọtụtụ “ndị nwe mmadụ,”+
31 Ezi Chineke, ụzọ ya zuru okè;+Okwu Jehova bụ okwu a nụchara anụcha.+Ọ bụ ọta nye ndị niile na-agbaba n’ime ya.+
5 N’ihi na ọ bụ ezie na e nwere ndị a na-akpọ “chi,”+ ma ọ̀ bụ n’eluigwe+ ma ọ bụ n’ụwa,+ dị nnọọ ka e nwere ọtụtụ “chi” na ọtụtụ “ndị nwe mmadụ,”+