Ọpụpụ 17:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Lee! M ga-eguzo n’ihu gị n’ebe ahụ n’oké nkume dị na Horeb. Ị ga-akụ oké nkume ahụ mkpara, mmiri ga-agbapụta na ya, ndị a ga-aṅụkwa ya.”+ Mozis wee mee otú ahụ n’ihu ndị okenye Izrel. Abụ Ọma 78:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Lee! Ọ kụrụ ihe n’oké nkume+Ka mmiri wee gbapụta, ka mmiri na-asọ asọ wee nupụtakwa.+“Ò nwekwara ike inye ndị ya ihe oriri,+Ka ọ̀ pụrụ ime ka ha nweta ihe ha ga-eri?”+
6 Lee! M ga-eguzo n’ihu gị n’ebe ahụ n’oké nkume dị na Horeb. Ị ga-akụ oké nkume ahụ mkpara, mmiri ga-agbapụta na ya, ndị a ga-aṅụkwa ya.”+ Mozis wee mee otú ahụ n’ihu ndị okenye Izrel.
20 Lee! Ọ kụrụ ihe n’oké nkume+Ka mmiri wee gbapụta, ka mmiri na-asọ asọ wee nupụtakwa.+“Ò nwekwara ike inye ndị ya ihe oriri,+Ka ọ̀ pụrụ ime ka ha nweta ihe ha ga-eri?”+