Ọpụpụ 17:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Lee, m ga-eguzo n’ihu gị n’ebe ahụ n’oké nkume dị na Horeb. Ị ga-akụ mkpara n’oké nkume ahụ. Mmiri ga-esi na ya gbapụtara ndị a, ha ga-aṅụkwa ya.”+ Mosis mere ihe a n’ihu ndị okenye Izrel. Ọpụpụ Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 17:6 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),7/2018, p. 13-14
6 Lee, m ga-eguzo n’ihu gị n’ebe ahụ n’oké nkume dị na Horeb. Ị ga-akụ mkpara n’oké nkume ahụ. Mmiri ga-esi na ya gbapụtara ndị a, ha ga-aṅụkwa ya.”+ Mosis mere ihe a n’ihu ndị okenye Izrel.