Jenesis 22:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 wee sị: “‘Eji m onwe m na-aṅụ iyi,’ ka Jehova kwuru,+ ‘na ebe ọ bụ na i mewo ihe a, ị jụghịkwa inye m nwa gị nwoke, bụ́ onye ị mụrụ naanị ya,+ Ndị Hibru 6:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 ka anyị, bụ́ ndị gbagaworo n’ebe mgbaba ahụ wee nwee agbamume siri ike iji jigide olileanya ahụ+ e debere n’ihu anyị, site n’ihe abụọ a na-apụghị ịgbanwe agbanwe, bụ́ ndị ọ na-agaghị ekwe omume na Chineke ga-agha ụgha na ha.+
16 wee sị: “‘Eji m onwe m na-aṅụ iyi,’ ka Jehova kwuru,+ ‘na ebe ọ bụ na i mewo ihe a, ị jụghịkwa inye m nwa gị nwoke, bụ́ onye ị mụrụ naanị ya,+
18 ka anyị, bụ́ ndị gbagaworo n’ebe mgbaba ahụ wee nwee agbamume siri ike iji jigide olileanya ahụ+ e debere n’ihu anyị, site n’ihe abụọ a na-apụghị ịgbanwe agbanwe, bụ́ ndị ọ na-agaghị ekwe omume na Chineke ga-agha ụgha na ha.+