Diuterọnọmi 8:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 N’ihi na Jehova bụ́ Chineke gị na-akpọbata gị n’ezi ala,+ bụ́ ala jupụtara na ndagwurugwu* ndị mmiri dị, isi iyi na ogbu mmiri ndị na-asọpụta n’ala dị larịị+ nakwa n’ógbè bụ́ ugwu ugwu, Ezikiel 20:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’ụbọchị ahụ, m weliri aka m+ ṅụọrọ ha iyi na m ga-akpọpụta ha n’ala Ijipt kpọga ha n’ala m ledooro ha, ala mmiri ara ehi na mmanụ aṅụ na-eru na ya.+ Ọ bụ ihe e ji chọọ ala niile mma.+
7 N’ihi na Jehova bụ́ Chineke gị na-akpọbata gị n’ezi ala,+ bụ́ ala jupụtara na ndagwurugwu* ndị mmiri dị, isi iyi na ogbu mmiri ndị na-asọpụta n’ala dị larịị+ nakwa n’ógbè bụ́ ugwu ugwu,
6 N’ụbọchị ahụ, m weliri aka m+ ṅụọrọ ha iyi na m ga-akpọpụta ha n’ala Ijipt kpọga ha n’ala m ledooro ha, ala mmiri ara ehi na mmanụ aṅụ na-eru na ya.+ Ọ bụ ihe e ji chọọ ala niile mma.+