Ezra 4:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ugbu a, ka eze mara na ọ bụrụ na e wughachi obodo a ma wuchaa mgbidi ya, ha agaghị atụ ụtụ isi+ ma ọ bụ ụtụ ahịa+ ma ọ bụ ụtụ ụzọ, ọ ga-eme ka eze ghara inweta ihe o kwesịrị ịdị na-enweta.+ Nehemaya 5:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 E nwekwara ndị nọ na-asị: “Anyị ejiriwo ala anyị na ubi vaịn+ anyị gbaziri ego iji tụọ ụtụ eze.+
13 Ugbu a, ka eze mara na ọ bụrụ na e wughachi obodo a ma wuchaa mgbidi ya, ha agaghị atụ ụtụ isi+ ma ọ bụ ụtụ ahịa+ ma ọ bụ ụtụ ụzọ, ọ ga-eme ka eze ghara inweta ihe o kwesịrị ịdị na-enweta.+