Ezra 7:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 ọ bụ Ezra nke a si na Babịlọn lawa; ọ bụkwa ọkà n’idepụta ihe+ dị n’iwu Mozis,+ nke Jehova bụ́ Chineke Izrel nyere, nke mere ka eze nye ya ihe niile ọ rịọrọ, dị ka aka Jehova bụ́ Chineke ya nke dị n’ahụ́ ya si dị.+ Ilu 21:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Obi onye eze dị ka iyi n’aka Jehova.+ Ebe ọ bụla ọ chọrọ, ya echee ya ihu.+
6 ọ bụ Ezra nke a si na Babịlọn lawa; ọ bụkwa ọkà n’idepụta ihe+ dị n’iwu Mozis,+ nke Jehova bụ́ Chineke Izrel nyere, nke mere ka eze nye ya ihe niile ọ rịọrọ, dị ka aka Jehova bụ́ Chineke ya nke dị n’ahụ́ ya si dị.+