1 Ihe E Mere 9:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 N’ihi na e nwere ndị dike anọ n’ime ndị nche ọnụ ụzọ ámá bụ́ ndị e nyere ọrụ ndị a pụrụ ịtụkwasị obi na-arụ. Ha bụ ndị Livaị. Ha na-ahụ maka ụlọ iri ihe+ na akụ̀+ ndị dị n’ụlọ ezi Chineke. 2 Ihe E Mere 31:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Hezekaya wee kwuo ka e dozie ụlọ iri ihe+ ndị dị n’ụlọ Jehova. Ha wee dozie ha.
26 N’ihi na e nwere ndị dike anọ n’ime ndị nche ọnụ ụzọ ámá bụ́ ndị e nyere ọrụ ndị a pụrụ ịtụkwasị obi na-arụ. Ha bụ ndị Livaị. Ha na-ahụ maka ụlọ iri ihe+ na akụ̀+ ndị dị n’ụlọ ezi Chineke.