Abụ Ọma 19:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Iwu+ Jehova zuru okè,+ na-eweghachite mkpụrụ obi.+Ihe ncheta+ Jehova bụ ihe a pụrụ ịtụkwasị obi,+ na-eme ka onye na-amaghị ihe mara ihe.+ Abụ Ọma 119:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 M ga na-echebara iwu gị echiche,+M ga-elekwasịkwa ụzọ gị anya.+ Ilu 6:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 N’ihi na ihe e nyere n’iwu bụ oriọna,+ iwu ahụ bụkwa ìhè,+ ịba mba nke ịdọ aka ná ntị bụkwa ụzọ ndụ,+
7 Iwu+ Jehova zuru okè,+ na-eweghachite mkpụrụ obi.+Ihe ncheta+ Jehova bụ ihe a pụrụ ịtụkwasị obi,+ na-eme ka onye na-amaghị ihe mara ihe.+
23 N’ihi na ihe e nyere n’iwu bụ oriọna,+ iwu ahụ bụkwa ìhè,+ ịba mba nke ịdọ aka ná ntị bụkwa ụzọ ndụ,+