Abụ Ọma 19:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Iwu+ Jehova ziri ezi,+ na-eme ka obi ṅụrịa ọṅụ;+Ihe Jehova nyere n’iwu+ dị ọcha,+ na-eme ka anya na-enwu gbaa.+ Abụ Ọma 111:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Eziokwu na ikpe ziri ezi ka e ji mara ọrụ aka ya;+ נ [Nun]Iwu ya niile bụ ihe a pụrụ ịtụkwasị obi,+ Abụ Ọma 119:93 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 93 Agaghị m echefu iwu gị ruo mgbe ebighị ebi,+N’ihi na i ji ha chebe m ndụ.+ Abụ Ọma 119:100 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 100 Ana m eji nghọta eme ihe karịa ndị okenye,+N’ihi na edebewo m iwu gị.+ Abụ Ọma 119:173 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 173 Ka aka gị nyere m aka,+N’ihi na ọ bụ iwu gị ka m họọrọ.+
8 Iwu+ Jehova ziri ezi,+ na-eme ka obi ṅụrịa ọṅụ;+Ihe Jehova nyere n’iwu+ dị ọcha,+ na-eme ka anya na-enwu gbaa.+
7 Eziokwu na ikpe ziri ezi ka e ji mara ọrụ aka ya;+ נ [Nun]Iwu ya niile bụ ihe a pụrụ ịtụkwasị obi,+