Ọnụ Ọgụgụ 35:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Nye ụmụ Izrel iwu ka ha si n’ihe nketa ha nwetara nye ndị Livaị obodo+ ha ga-ebi, ha ga-enyekwa ndị Livaị ala ịta ahịhịa nke gbara obodo ndị ahụ gburugburu.+
2 “Nye ụmụ Izrel iwu ka ha si n’ihe nketa ha nwetara nye ndị Livaị obodo+ ha ga-ebi, ha ga-enyekwa ndị Livaị ala ịta ahịhịa nke gbara obodo ndị ahụ gburugburu.+