Levitikọs 27:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 “‘Otu ụzọ n’ụzọ iri ọ bụla+ nke ihe ala mepụtara, bụ́ mkpụrụ nke ala na mkpụrụ osisi, bụ nke Jehova. Ọ bụ ihe dị nsọ nye Jehova. Ọnụ Ọgụgụ 18:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 “Lee, enyewo m ụmụ Livaị otu ụzọ n’ụzọ iri+ ọ bụla n’Izrel ka ọ bụrụ ihe nketa maka ozi ha na-eje, bụ́ ozi ha na-eje n’ụlọikwuu nzute.
30 “‘Otu ụzọ n’ụzọ iri ọ bụla+ nke ihe ala mepụtara, bụ́ mkpụrụ nke ala na mkpụrụ osisi, bụ nke Jehova. Ọ bụ ihe dị nsọ nye Jehova.
21 “Lee, enyewo m ụmụ Livaị otu ụzọ n’ụzọ iri+ ọ bụla n’Izrel ka ọ bụrụ ihe nketa maka ozi ha na-eje, bụ́ ozi ha na-eje n’ụlọikwuu nzute.