Abụ Ọma 37:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ndị ajọ omume amịpụtawo mma agha, ha ekwewokwa ụta ha,+Iji mee ka onye nọ n’ahụhụ na onye ogbenye daa,+Iji gbuo ndị ụzọ ha ziri ezi.+ Ilu 1:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ọ bụ ya mere ha ji ezo ka ha wụfuo ọbara ihe ndị a;+ ha na-ezo chebiri mkpụrụ obi ihe ndị a.+ Ilu 21:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Onye na-etu ọnụ, nke dị mpako ma na-anya isi, bụ aha onye ji oké iwe nke mpako na-eme ihe.+ Ilu 27:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ọnụma nwere obi ọjọọ, iwe na-asọkwa ka idei mmiri,+ ma ònye pụrụ idi ekworo?+
14 Ndị ajọ omume amịpụtawo mma agha, ha ekwewokwa ụta ha,+Iji mee ka onye nọ n’ahụhụ na onye ogbenye daa,+Iji gbuo ndị ụzọ ha ziri ezi.+