Ọnụ Ọgụgụ 14:44 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 44 Otú ọ dị, ha ji mpako gbagoo n’elu ugwu ahụ,+ ma Mozis na igbe ọgbụgba ndụ Jehova esighị n’etiti ebe ha mara ụlọikwuu pụọ.+ Esta 6:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 E mesịa, eze sịrị: “Ònye nọ n’obí m?” N’oge a, Heman nọ n’ogige dị ná mpụga+ nke ụlọ eze ịgwa eze ka a kwụgbuo Mọdekaị n’osisi+ nke ọ rụrụ maka ya. Ilu 16:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Nganga na-abịa tupu nkụpịa,+ mmụọ mpako na-abịakwa tupu ịsụ ngọngọ.+ Jems 4:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ma ugbu a, unu na-akpa nganga n’ọnụ unu na-etu.+ Ụdị ịkpa nganga ahụ niile bụ ihe ọjọọ.
44 Otú ọ dị, ha ji mpako gbagoo n’elu ugwu ahụ,+ ma Mozis na igbe ọgbụgba ndụ Jehova esighị n’etiti ebe ha mara ụlọikwuu pụọ.+
4 E mesịa, eze sịrị: “Ònye nọ n’obí m?” N’oge a, Heman nọ n’ogige dị ná mpụga+ nke ụlọ eze ịgwa eze ka a kwụgbuo Mọdekaị n’osisi+ nke ọ rụrụ maka ya.