Esta 3:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 N’ọnwa nke mbụ,+ ya bụ, n’ọnwa Naịsan, n’afọ nke iri na abụọ+ nke ọchịchị Eze Ahazuirọs, e fere Pua,+ ya bụ, Nza,+ n’ihu Heman kwa ụbọchị nakwa kwa ọnwa, ruo n’ọnwa nke iri na abụọ, ya bụ, n’ọnwa Eda.+ Esta 8:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 n’ụbọchị ahụ,+ n’ógbè niile Eze Ahazuirọs na-achị, n’abalị iri na atọ+ n’ọnwa iri na abụọ, ya bụ, n’ọnwa Eda.+
7 N’ọnwa nke mbụ,+ ya bụ, n’ọnwa Naịsan, n’afọ nke iri na abụọ+ nke ọchịchị Eze Ahazuirọs, e fere Pua,+ ya bụ, Nza,+ n’ihu Heman kwa ụbọchị nakwa kwa ọnwa, ruo n’ọnwa nke iri na abụọ, ya bụ, n’ọnwa Eda.+
12 n’ụbọchị ahụ,+ n’ógbè niile Eze Ahazuirọs na-achị, n’abalị iri na atọ+ n’ọnwa iri na abụọ, ya bụ, n’ọnwa Eda.+