Esta 9:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 n’abalị iri na atọ n’ọnwa Eda; e nwekwara ezumike n’abalị iri na anọ ya, meekwa ka ọ bụrụ ụbọchị oriri+ na ụbọchị ịṅụrị ọṅụ.+ Esta 9:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 iji nye ha iwu+ ka ha na-echeta abalị iri na anọ n’ọnwa Eda na abalị iri na ise ya n’afọ ọ bụla,
17 n’abalị iri na atọ n’ọnwa Eda; e nwekwara ezumike n’abalị iri na anọ ya, meekwa ka ọ bụrụ ụbọchị oriri+ na ụbọchị ịṅụrị ọṅụ.+