Esta 8:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ìhè bịaara ndị Juu, ha ṅụrịkwara ọṅụ,+ nweekwa aṅụrị na ùgwù. Abụ Ọma 58:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Onye ezi omume ga-aṅụrị ọṅụ n’ihi na ọ hụwo ọbọ a bọrọ.+Ọ ga-eji ọbara onye ajọ omume saa ụkwụ ya.+
10 Onye ezi omume ga-aṅụrị ọṅụ n’ihi na ọ hụwo ọbọ a bọrọ.+Ọ ga-eji ọbara onye ajọ omume saa ụkwụ ya.+