Esta 2:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Eze wee hụ Esta n’anya karịa ndị inyom ndị ọzọ niile, nke mere ka o nweta ihu ọma ya na obiọma ya karịa ụmụ agbọghọ niile ndị ọzọ na-amaghị nwoke.+ O wee kee ya ákwà isi a na-eke nwunye eze ma mee ya nwunye eze+ n’ọnọdụ Vashtaị.
17 Eze wee hụ Esta n’anya karịa ndị inyom ndị ọzọ niile, nke mere ka o nweta ihu ọma ya na obiọma ya karịa ụmụ agbọghọ niile ndị ọzọ na-amaghị nwoke.+ O wee kee ya ákwà isi a na-eke nwunye eze ma mee ya nwunye eze+ n’ọnọdụ Vashtaị.