Esta 4:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 N’ihi na ọ bụrụ na ị gbachi nkịtị ugbu a, enyemaka na nnapụta ga-esi n’ebe ọzọ bịara ndị Juu;+ ma gị na ezinụlọ nna gị ga-ala n’iyi. Ònye ma ma ọ̀ bụ n’ihi oge dị otú a ka i ji ruo n’ọkwá ịbụ nwunye eze?”+ Abụ Ọma 75:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 N’ihi na Chineke bụ onyeikpe.+Ọ na-eweda otu onye ala, buliekwa onye nke ọzọ elu.+
14 N’ihi na ọ bụrụ na ị gbachi nkịtị ugbu a, enyemaka na nnapụta ga-esi n’ebe ọzọ bịara ndị Juu;+ ma gị na ezinụlọ nna gị ga-ala n’iyi. Ònye ma ma ọ̀ bụ n’ihi oge dị otú a ka i ji ruo n’ọkwá ịbụ nwunye eze?”+