-
Daniel 6:12Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
12 Ha wee bata n’ihu eze ma na-ekwu banyere iwu ahụ eze tiri, sị: “Ọ̀ bụ na e nweghị iwu ị bịanyere aka na ya na onye ọ bụla nke rịọrọ chi ọ bụla ma ọ bụ mmadụ ọ bụla ọzọ arịrịọ n’ime ụbọchị iri atọ ma e wezụga gị, eze, na a ga-atụba ya n’olulu ọdụm?”+ Eze wee zaa, sị: “Nke a doro anya dị ka iwu ndị Midia na ndị Peshia si dị, bụ́ nke a na-adịghị akagbu akagbu.”+
-