Esta 4:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’ógbè niile dị iche iche,+ n’ebe ọ bụla okwu eze na iwu ya ruru, e nwere oké iru uju+ n’etiti ndị Juu, nakwa ibu ọnụ+ na ịkwa ákwà na mkpu arịrị. A gbasakwara ákwà iru uju,+ kposakwa ntụ+ ka ọ bụụrụ ọtụtụ ndị ihe ndina.
3 N’ógbè niile dị iche iche,+ n’ebe ọ bụla okwu eze na iwu ya ruru, e nwere oké iru uju+ n’etiti ndị Juu, nakwa ibu ọnụ+ na ịkwa ákwà na mkpu arịrị. A gbasakwara ákwà iru uju,+ kposakwa ntụ+ ka ọ bụụrụ ọtụtụ ndị ihe ndina.