Esta 9:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ọ bụ ya mere ndị Juu bi n’ime ime obodo, ndị bi n’ógbè ndị dịpụrụ adịpụ, ji na-eme ka abalị iri na anọ n’ọnwa Eda+ bụrụ ụbọchị ịṅụrị ọṅụ+ na nke iri oriri na ụbọchị ikpori ndụ+ na inyerịta ihe.+ Luk 11:41 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 Ka o sina dị, werenụ ihe dị n’ime nye onyinye ebere,+ ma, lee! ihe niile ọzọ banyere unu ga-adị ọcha.
19 Ọ bụ ya mere ndị Juu bi n’ime ime obodo, ndị bi n’ógbè ndị dịpụrụ adịpụ, ji na-eme ka abalị iri na anọ n’ọnwa Eda+ bụrụ ụbọchị ịṅụrị ọṅụ+ na nke iri oriri na ụbọchị ikpori ndụ+ na inyerịta ihe.+
41 Ka o sina dị, werenụ ihe dị n’ime nye onyinye ebere,+ ma, lee! ihe niile ọzọ banyere unu ga-adị ọcha.