15 Mgbe o ruuru Esta bụ́ nwa Abihel nwanne nna Mọdekaị, onye ọ kpọọrọ dị ka nwa ya nwaanyị,+ ịgakwuru eze, ọ rịọghị ihe ọ bụla+ ma e wezụga ihe Hegaị+ bụ́ ọnaozi eze, onye na-elekọta ndị inyom kwuru (n’oge ahụ niile ihe Esta na-amasị onye ọ bụla hụrụ ya).+