3 ka eze họpụtakwa ndị nlekọta n’ógbè niile+ ọ na-achị, ka ha kpọkọta ụmụ agbọghọ niile, ndị na-amaghị nwoke, ndị mara mma, na Shushan bụ́ obí eze,+ n’ụlọ ndị inyom nke dị n’aka Hegaị+ bụ́ ọnaozi eze,+ onye na-elekọta ndị inyom; ka e nyekwa ha ihe e ji ahịa ha aka n’ahụ́.