14 Ọ ga-abata ná mgbede, n’ụtụtụ, ọ ga-alaghachi n’ụlọ nke abụọ nke ndị inyom nke Sheashgaz bụ́ ọnaozi+ eze na-elekọta, bụ́ onye na-elekọta ndị iko ya. Ọ gaghịkwa agakwuru eze ọzọ ọ gwụla ma eze ò nwere mmasị n’ebe ọ nọ ma kpọọ ya aha.+
4 Ụmụ agbọghọ Esta na ndị ọnaozi+ ya bịakwutere ya wee kọọrọ ya ihe na-emenụ. O wee wute nwunye eze nke ukwuu. O wee chịnye ndị mmadụ uwe ka ha chịgara Mọdekaị ka o were ya gbanwee ákwà iru uju ya. Ma ọ naraghị ya.+