-
Esta 4:11Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
11 “Ndị niile na-ejere eze ozi na ndị niile nọ n’ógbè niile eze na-achị maara na nwoke ma ọ bụ nwaanyị ọ bụla a na-akpọghị akpọ nke gakwuuru eze n’ogige nke dị n’ime,+ iwu+ ya bụ ka e gbuo onye ahụ; a ga-egbu ya,+ ọ gwụla ma eze ò setịịrị ya mkpanaka ọlaedo ya. A kpọbeghị m ka m gakwuru eze kemgbe iri ụbọchị atọ ugbu a.”
-