-
Ezra 4:15Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
15 ka e wee nyochaa akwụkwọ ndekọ+ nna nna gị hà. Ị ga-ahụkwa n’akwụkwọ ndekọ ahụ, matakwa na obodo ahụ bụ obodo na-enupụ isi ma na-eme ka ndị eze na ógbè dị iche iche a na-achị achị ghara inweta ihe ha kwesịrị ịdị na-enweta. Ị ga-amatakwa na, malite n’oge gboo, e nwere ndị na-akpali nnupụisi n’ime ya. Ọ bụ ya mere e ji mee ka obodo ahụ bụrụ mkpọmkpọ ebe.+
-