Abụ Ọma 80:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 I mewo ka anya mmiri ghọọrọ ha nri,+I mekwara ka ha na-aṅụ anya mmiri dị ukwuu.+ Abụ Ọma 102:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 N’ihi na arachawo m ntụ dị ka à ga-asị na ọ bụ nri;+Anya mmiri m na-abanye n’ihe m na-aṅụ,+