2 Samuel 23:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Mgbe ahụ, ọ na-adị ka ìhè ụtụtụ, mgbe anyanwụ na-awa,+Ụtụtụ nke ígwé ojii na-adịghị.Site n’ìhè, site na mmiri ozuzo, ahịhịa na-epulite n’ala.’+ Abụ Ọma 147:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Onye ji ígwé ojii kpuchie eluigwe,+Onye na-eme ka mmiri zooro ụwa,+Onye na-eme ka ugwu dị iche iche puo ahịhịa ndụ.+ Ndị Hibru 6:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Dị ka ihe atụ, ala nke na-aṅụ mmiri ozuzo nke na-ezokwasị ya mgbe mgbe, nke na-epupụtakwa ihe ọkụkụ kwesịrị ekwesị maka ndị ọ bụ n’ihi ha ka e ji kọọ ya,+ na-enweta ngọzi si n’aka Chineke.
4 Mgbe ahụ, ọ na-adị ka ìhè ụtụtụ, mgbe anyanwụ na-awa,+Ụtụtụ nke ígwé ojii na-adịghị.Site n’ìhè, site na mmiri ozuzo, ahịhịa na-epulite n’ala.’+
8 Onye ji ígwé ojii kpuchie eluigwe,+Onye na-eme ka mmiri zooro ụwa,+Onye na-eme ka ugwu dị iche iche puo ahịhịa ndụ.+
7 Dị ka ihe atụ, ala nke na-aṅụ mmiri ozuzo nke na-ezokwasị ya mgbe mgbe, nke na-epupụtakwa ihe ọkụkụ kwesịrị ekwesị maka ndị ọ bụ n’ihi ha ka e ji kọọ ya,+ na-enweta ngọzi si n’aka Chineke.