16 Ụjọ i mere ka a na-atụ gị na mpako nke obi gị eduhiewo gị,+ gị onye bi n’ebe mgbaba nke dị na nkume dị elu, gị onye bi n’elu ugwu nta. Ọ bụ ezie na ị kpara akwụ́ gị n’ebe dị elu dị ka ugo,+ m ga-esi n’ebe ahụ kwatuo gị,”+ ka Jehova kwuru.
4 Ọ bụrụ na i mee ka ebe ị nọ dị elu dị ka nke ugo, ma ọ bụ, ọ bụrụ n’ebe kpakpando dị ka i debere akwụ́ gị, m ga-esi n’ebe ahụ kwatuo gị,”+ ka Jehova kwuru.