Ilu 3:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Ọbụbụ ọnụ Jehova na-adịkwasị ụlọ onye ajọ omume,+ ma ebe obibi nke ndị ezi omume ka ọ na-agọzi.+ Ilu 10:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ọ bụ ngọzi Jehova na-eme mmadụ ọgaranya,+ ọ dịghịkwa atụkwasị ihe mgbu na ya.+ Ndị Hibru 11:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ọ bụrụkwa na okwukwe adịghị,+ ọ gaghị ekwe omume ime ihe dị ya ezi mma,+ n’ihi na onye na-abịaru Chineke nso aghaghị ikwere na ọ dị adị,+ na ọ bụkwa onye na-akwụ ndị na-achọsi ya ike+ ụgwọ ọrụ.+ Jems 5:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Lee! Anyị na-akpọ ndị tachiri obi ndị obi ụtọ.+ Unu anụwo banyere ntachi obi Job,+ unu ahụwokwa ihe Jehova mesịrị mee,+ na Jehova nwere obi ọmịiko dị ukwuu, na-emekwa ebere.+
6 Ọ bụrụkwa na okwukwe adịghị,+ ọ gaghị ekwe omume ime ihe dị ya ezi mma,+ n’ihi na onye na-abịaru Chineke nso aghaghị ikwere na ọ dị adị,+ na ọ bụkwa onye na-akwụ ndị na-achọsi ya ike+ ụgwọ ọrụ.+
11 Lee! Anyị na-akpọ ndị tachiri obi ndị obi ụtọ.+ Unu anụwo banyere ntachi obi Job,+ unu ahụwokwa ihe Jehova mesịrị mee,+ na Jehova nwere obi ọmịiko dị ukwuu, na-emekwa ebere.+