1 Samuel 2:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Jehova bụ Onye na-eme ka a daa ogbenye+ na Onye na-eme ka a baa ọgaranya,+Onye na-eweda mmadụ ala nakwa Onye na-ebuli mmadụ elu,+ Abụ Ọma 58:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Mmadụ ga-asịkwa:+ “N’ezie, onye ezi omume ga-enweta ụgwọ ọrụ.+N’ezie, e nwere Chineke nke na-ekpe ikpe n’ụwa.”+ Matiu 5:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ṅụrịanụ ọṅụ, nweekwanụ obi ụtọ nke ukwuu,+ n’ihi na ụgwọ ọrụ+ unu dị ukwuu n’eluigwe; n’ihi na otú ahụ ka ha kpagburu ndị amụma+ bu unu ụzọ.
7 Jehova bụ Onye na-eme ka a daa ogbenye+ na Onye na-eme ka a baa ọgaranya,+Onye na-eweda mmadụ ala nakwa Onye na-ebuli mmadụ elu,+
11 Mmadụ ga-asịkwa:+ “N’ezie, onye ezi omume ga-enweta ụgwọ ọrụ.+N’ezie, e nwere Chineke nke na-ekpe ikpe n’ụwa.”+
12 Ṅụrịanụ ọṅụ, nweekwanụ obi ụtọ nke ukwuu,+ n’ihi na ụgwọ ọrụ+ unu dị ukwuu n’eluigwe; n’ihi na otú ahụ ka ha kpagburu ndị amụma+ bu unu ụzọ.