Levitikọs 19:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Gwa nzukọ ụmụ Izrel dum okwu, sị ha, ‘Unu ga-adị nsọ,+ n’ihi na mụ onwe m bụ́ Jehova Chineke unu dị nsọ.+ Hosia 11:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Agaghị m ewe iwe dị ọkụ.+ Agaghị m ebibi Ifrem ọzọ,+ n’ihi na abụ m Chineke,+ abụghị m mmadụ, abụ m Onye Nsọ n’etiti unu;+ agaghị m eji iwe bịa. 1 Pita 1:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 kama, dị ka Onye Nsọ ahụ nke kpọrọ unu, bụrụkwanụ ndị dị nsọ n’omume unu niile,+
2 “Gwa nzukọ ụmụ Izrel dum okwu, sị ha, ‘Unu ga-adị nsọ,+ n’ihi na mụ onwe m bụ́ Jehova Chineke unu dị nsọ.+
9 Agaghị m ewe iwe dị ọkụ.+ Agaghị m ebibi Ifrem ọzọ,+ n’ihi na abụ m Chineke,+ abụghị m mmadụ, abụ m Onye Nsọ n’etiti unu;+ agaghị m eji iwe bịa.