Ọnụ Ọgụgụ 23:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Chineke abụghị mmadụ nke na ọ ga-agha ụgha,+Ọ bụghịkwa nwa nke mmadụ nke na ọ ga-akwa ụta.+Ọ bụrụ na o kwuo ihe, ọ́ gaghị eme ya,Ọ bụrụ na o kwuo okwu, ọ́ gaghị emezu ya?+ Aịzaya 55:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 “N’ihi na echiche unu abụghị echiche m,+ ụzọ m abụghịkwa ụzọ unu,”+ ka Jehova kwuru. Malakaị 3:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 “N’ihi na abụ m Jehova; adịghị m agbanwe agbanwe.+ Unu onwe unu bụ ụmụ Jekọb; unu anwụchabeghị.+
19 Chineke abụghị mmadụ nke na ọ ga-agha ụgha,+Ọ bụghịkwa nwa nke mmadụ nke na ọ ga-akwa ụta.+Ọ bụrụ na o kwuo ihe, ọ́ gaghị eme ya,Ọ bụrụ na o kwuo okwu, ọ́ gaghị emezu ya?+