2 Samuel 4:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Otú ọ dị, Devid zara Rikab na Beana nwanne ya, bụ́ ụmụ Rimọn onye Bierọt, wee sị ha: “Dị nnọọ ka Jehova dị ndụ,+ bụ́ onye napụtara+ mkpụrụ obi m+ n’ahụhụ+ niile, Abụ Ọma 55:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ọ ga-anapụta mkpụrụ obi m n’ọgụ a na-alụso m, ọ ga-emekwa ka mkpụrụ obi m nọrọ n’udo,+N’ihi na ha abịawo n’ìgwè imegide m.+
9 Otú ọ dị, Devid zara Rikab na Beana nwanne ya, bụ́ ụmụ Rimọn onye Bierọt, wee sị ha: “Dị nnọọ ka Jehova dị ndụ,+ bụ́ onye napụtara+ mkpụrụ obi m+ n’ahụhụ+ niile,
18 Ọ ga-anapụta mkpụrụ obi m n’ọgụ a na-alụso m, ọ ga-emekwa ka mkpụrụ obi m nọrọ n’udo,+N’ihi na ha abịawo n’ìgwè imegide m.+