Job 14:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Wepụ anya n’ebe ọ nọ ka o zuru ike,+Ruo mgbe ụbọchị ya ga-atọ ya ụtọ otú o si atọ onye ọrụ e goro ego. Abụ Ọma 39:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 “Jehova, biko, mee ka m mara ọgwụgwụ m,+Mee ka m mara otú ụbọchị ndụ m ga-aha,+Ka m wee mara otú ndụ m dịruru mkpụmkpụ.+
6 Wepụ anya n’ebe ọ nọ ka o zuru ike,+Ruo mgbe ụbọchị ya ga-atọ ya ụtọ otú o si atọ onye ọrụ e goro ego.
4 “Jehova, biko, mee ka m mara ọgwụgwụ m,+Mee ka m mara otú ụbọchị ndụ m ga-aha,+Ka m wee mara otú ndụ m dịruru mkpụmkpụ.+