Diuterọnọmi 13:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 egela ntị n’okwu onye amụma ahụ ma ọ bụ ọrọ nrọ ahụ,+ n’ihi na Jehova bụ́ Chineke unu na-ele unu ule+ iji mara ma ùnu ji obi unu dum na mkpụrụ obi unu dum hụ Jehova bụ́ Chineke unu n’anya.+ Job 23:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 N’ihi na ọ maara nke ọma ụzọ m na-esi aga.+Mgbe ọ nụchasịrị m, m ga-adịzi ka ọlaedo.+ Abụ Ọma 7:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Biko, ka ihe ọjọọ nke ndị ajọ omume kwụsị,+Meekwa ka onye ezi omume guzosie ike;+Chineke bụ́ onye ezi omume+ na-enyocha obi+ na akụrụ.+
3 egela ntị n’okwu onye amụma ahụ ma ọ bụ ọrọ nrọ ahụ,+ n’ihi na Jehova bụ́ Chineke unu na-ele unu ule+ iji mara ma ùnu ji obi unu dum na mkpụrụ obi unu dum hụ Jehova bụ́ Chineke unu n’anya.+
9 Biko, ka ihe ọjọọ nke ndị ajọ omume kwụsị,+Meekwa ka onye ezi omume guzosie ike;+Chineke bụ́ onye ezi omume+ na-enyocha obi+ na akụrụ.+